Oliver Ej Ebenyi – Eze Anyi na Abia
Renowned Gospel music minister and a songleader Brother Oliver Ej Ebenyi is out with a Latest single titled’ Eze Anyi na Abia.
Now available for download, Oliver Ej Ebenyi is a Awka based gospel artiste who love to minister to souls through his songs.
Download & be blessed
Eze anyi na abia (lyrics)
Intro:
Ehe
Uhuuu
Mmhu mm Hahaha eeh (laugh)( bridge vers) onye nwem Jah Jehovah okwagi na aluru ndi gi ogu eh (onye oma back up)
Okwagi na ebulie isim elu
Onye na agozie akarakam (hmm back up) ihe n ekwegh omume n ina emerem Jehovah bia nara ekelemo oooh Jehovah (Jehovah back up) imedalanum obi oo ezem na ibudalanum obi oo (hahaha ebube mighty laugh)
(Chores)chere nu ya eeh eze anyi na bia ezi enyi chere ya eze anyi na abia
Ona abia na Ike na ebube n uwa eze anyi na abia
Biko chere ya
Eze anyi na abia
Eze anyi na abia
Eze anyi na abia
Jehovah na abia eeh
Eze anyi na abia
(Vers2)
Etufuna oge (hhm)
Vers2)continuetion etufuna oge (hhm)
Ezi oyim Biko chegharie (chegharie back up)
Onye no na igwe na akpo gi
Osi gi bia ezi nwa mo
Agam enyere gi aka inacho (agame back up)
Ihe Nilem na ekweregi na nkwa nga eme ya (ooo back up)
Biko alakwana azu mo oli ( alakwana azu mo oli back up)
Makana anom na igwe mu ga abia eeh
Ooeeh nwanne nkem oo
Oh oh oh ezi oyim oo (ezi oyim bia ee back up)
Eze anyi na abia eeh
Ona abia na Ike na ebube eeh
Chores Repeat)
(last vers)
Onye no na nmehe
Jehovah na akpo gi okuta eh
(Ona akpo gi okuta eh back up)
Osi gi puo na nmehe
Ihe ichoro kam GA eme
Biko si na nmehe puta
(Putanu na nmehe back up)
Agam anaputa GI na njo gi
Ekwegi m ka ihere megi ekwegi m ka ihere megih (Ina anukwa ihe ona ekwu ee back up)
Oge onye iro na achugi nam na azor oge ihe na esiri gi ike nam na aza
Osi gi jidesie nu ya Ike (jidesie yaike back up)
Maka Jehovah na abia aah
Eze eligwe na abia na uwa aah
Oyim jidesie chukwu ike eeh
Eze anyi na abia
Eze anyi na abia